Asụsụ Anuak ma ọ bụ Asụsụ Anywa bụ asụsụ Luo nke sitere na alaka ọdịda anyanwụ Nilotic nke ezinụlọ asụsụ Nilotic. A na-asụ ya karịsịa n'akụkụ ọdịda anyanwụ nke Etiopia nakwa na mba South Sudan site n'aka ndị Anuak. Aha ndị ọzọ enwekwara ike ikpo asụsụ a gụnyere: Anyuak, Anywa, Yambo, Jambo, Yembo, Bar, Asusu Burjin, Asụsụ Miroy, Moojanga, Asusu Nuro.[1] Anuak, Päri, na Jur-Luwo mejupụtara ụyọkọ asụsụ.[2] Nkọwa zuru oke nke asụsụ Anuak bụ Reh (1996) Anywa Language: Description and Internal Reconstructions, nke gụnyekwara ederede ndị e mebiri emebi.
↑Steven Moran and Daniel McCloy and Richard Wright. 2019. Anuak sound inventory (PH).
In: Moran, Steven & McCloy, Daniel (eds.)
PHOIBLE 2.0.
Jena: Max Planck Institute for the Science of Human History.
(Available online at http://phoible.org/inventories/view/1165, Accessed on 2021-06-11.)