Athaliah Molokomme

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Athaliah Molokomme
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịBotswana Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Disemba 1959 Dezie
Ebe ọmụmụFrancistown Dezie
ŃnéImelda Molokomme Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaTswana language, Bekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụoka mmuta, onye na-akwado ikike mmadụ, diplomatic representative, author Dezie
Ọkwá o jiOnye òká ikpe, public prosecutor general, executive director, lecture, organizational founder Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Botswana, Yale Law School, Leiden University Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOnye Kraịst Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Onye òtù nkeEmang Basadi Women's Association, Women in Law & Development in Africa Dezie

A mụrụ Athaliah Maoka Lesiba Molokomme na 4 Disemba 1959 na Francistown, Botswana. Ọ bụụrụ onye nke abụọ n’ime ụmụ itoolu ndị nkuzi Imelda Mishodzi Molokomme na Rufus Oka Kabiwa mụrụ.[1]

Molokomme nwetara nzere na Mahadum Botswana na Swaziland. N'afọ 1983, ọ nwetara Masters na Iwu n'ụlọ akwụkwọ Yale Law na United States. O nwetakwara PhD na iwu na mahadum Leiden. Edemede ya, Children of the Fence: Ndokwa nke ụmụaka na-alụbeghị di na nwunye n'okpuru iwu na omume na Botswana, ka ebipụtara n'oge na-adịghị anya.[2]

  1. (2012) "Molokomme, Athaliah Maoka Lesiba", Dictionary of African Biography (in en). OUP USA. ISBN 9780195382075. 
  2. Dr A. Molokomme. Debswana.com. Archived from the original on 2014-08-12. Retrieved on 2014-08-12.