Baibul

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Baibul (mọ ọzọ kwa Baibulu) bu Akwụkwọ nso nke ndị nke Chineke (nwa ọkpara Chukwu). Akwụkwọ ndị dị ni ụwa erika; akwụkwọ nso ndị ọzọ gụnyere Qur'an, Veda, ma nke ndị supaman bu chi fa. Mana sọọsọ Baibulu na Qur'an na Veda bu akwụkwọ nso ni ezié.

Baibul Gutenberg, kọpi nke Lenox, 2009

Baibulu dị ụdị abụọ. Otú bụ nke ndị Jews (ndị ne ekwerọ nye nwa ọkpara Chukwu mana chọ Kraịst nke fa ga bia). Nke ọzọ bụ nke ndị nke Kraịst (anyị ne kpọ fa Kristaen).