Bea Duran

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Bea Duran
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha ezinụlọ yaDuran Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1963 Dezie
Ebe ọmụmụCheyenne Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the Nevada Assembly Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịDemocratic Party Dezie

Beatrice "Bea" Angela Duran bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị America na ọkachamara n'ihe gbasara mkpesa nke ndị otu si Las Vegas, Nevada, na-eje ozi ugbu a dị ka onye otu Nevada Assembly.[1]

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Duran na 1963 na Cheyenne, Wyoming.[2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N N'afọ 1986, Duran, onye na-ere nri na Four Queens Hotel na Casino, malitere ịrụsi ọrụ ike na Culinary Workers Union, Las Vegas-based Local 226 nke UNITE HERE, ma nọrọ na ndị ọrụ ka otu ahụ nwetara nkwado n'ebe ahụ.[3] Kemgbe afọ 1999 ọ na-arụ ọrụ dị ka onye ọrụ maka Culinary Union, ebe ọ bụ ọkachamara na mkpesa na Ngalaba mkpesa ha.

ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

N'ọnwa Disemba 2018, Clark County Commission họpụtara Duran dị ka onye otu Democratic iji nọchite anya mpaghara nke iri na otu (akụkụ Las Vegas na North Las Vegas) nke Nzukọ Nevada, iji dochie Olivia Diaz (onye gbara arụkwaghịm n'oche Nzukọ ya n'oge na-adịghị anya mgbe ọ nwetasịrị nhọpụta ọzọ, iji gbaa ọsọ maka Kansụl Obodo Las Vegas).[4]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Beatrice Duran (en). Ballotpedia. Retrieved on 2020-04-20.
  2. Details. www.leg.state.nv.us. Retrieved on 2020-04-20.
  3. Assemblywoman Bea Duran. AyudaNevada.com. Archived from the original on 2023-03-18. Retrieved on 2023-03-18.
  4. Jackson. "Nevada becomes first state with majority female legislature", CNN, 2018-12-19. Retrieved on 2023-03-18.

Àtụ:Nevada State Assembly