Björk

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Björk
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịIceland Dezie
aha n'asụsụ obodoBjörk Dezie
Aha ọmụmụBjörk Guðmundsdóttir Dezie
Aha enyereBjörk Dezie
aha ezinụlọ yano value Dezie
patronym or matronym for this personGuðmundsdóttir Dezie
A gụrụ ahaBetula Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Novemba 1965 Dezie
Ebe ọmụmụReykjavík Dezie
ŃnàGuðmundur Gunnarsson Dezie
Dị/nwunyeEldon Jónsson Dezie
onye mmekọ na-alụghị alụMatthew Barney Dezie
nwaÍsadóra Bjarkardóttir Barney Dezie
Asụsụ obodoIcelandic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaIcelandic, Bekee Dezie
ụdị ọrụ yaÁbu Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1977 Dezie
wearsSwan dress of Björk, Bell dress of Björk Dezie
ụdị olusoprano Dezie
diskografiBjörk discography Dezie
Onye òtù nkeThe Sugarcubes, Tappi Tíkarrass, KUKL, Björk Guðmundsdóttir & tríó Guðmundar Ingólfssonar Dezie
akara ndekọOne Little Independent, Elektra Dezie
onye nlereranyaKate Bush, Karlheinz Stockhausen, Nina Hagen, Zeena Parkins Dezie
ahọpụtara makaShortlist Music Prize, European Film Award for Best Actress, Academy Award for Best Original Song Dezie
onye nnọchite anya nwebiisinkaOne Little Independent, reproduction right not represented by CISAC member Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaMuseum of Modern Art Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
webụsaịtịhttps://bjork.com/ Dezie
URL ụlọ ahịa gọọmentịhttps://shop.bjork.com/ Dezie

Björk Guðmundsdóttir (21 Novemba 1965), márá kà Björk, bụ onye Aisland na kwu egwu ne de ábụ. Àgwà égwú ya di íchè na ó nwe máud mara ya na egwu rock, jazz, egwu nkwa elektriki, egwu ndi ichie, na egwu omenala. Ukwe àtọ́ Björk bàrà na Usoro Egwu 10 nke UK mgbe afọ-dum 90. Ọ̀jíkọ́ Egwu ọ́ nọ̀ sì nà mgbe ó rùtèrè áfọ̀ 2003 Björk rèrè ikpo-ukwe rúrú ńdè 15 nà ụ̀wà nile. Ó gbálìrì Ònyìnyé BRIT nke ànọ́, Ònyìnyé Ihunuche Ukwe MTV nke ànọ́ kwa, ótù Ònyìnyé MOJO, Ònyìnyé Ihunuche Ukwe UK nke àtọ́, na màkà "ábụ̀ ukwe ya rúríté mkpụrụ óbì, ndọkwasi ihnye ukwe na ólú ya di íchè" ọ́ gbálìrì Ònyìnyé Ihnye Eze nke Nka ndi Suwidinu. Há kpàtụ̀kwàrà Björk màkà Ònyìnyé Grammy 13.