Brian Astbury

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ


Brian Astbury (14 Nọvemba 1941 - 5 Machị 2020) bụ onye n'ese foto na mbà South Africa, onye nduzi ihe nkiri, onye na-eme ihe nkiri na onye nkuzi edemede, na onye guzobere The Space Theatre na obodo Cape Town, South Africa.

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Brian Astbury n'onwa 14 Nọvemba n'afọ 1941 ma too n'obodo Paarl nke mba South Africa.[1] Ọ gara Paarl Boys' High ma gbaa bọọlụ mbụ maka ụlọ akwụkwọ ahụ tupu ọ banye n'afọ 1959. [1][2]: 3 Ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum Cape Town tụpụ ọ hapụ Ụsoro ahụ.[1] Ọ zutere onye ga-abụ nwunye ya, na Cape Argus ebe ọ rụrụ ọrụ dị ka onye n'elekọta ọ́bá akwụkwọ na onye nta akụkọ, mgbe ọ na-arụ ọrụ ezumike mgbe ọ gụchara akwụkwọ.[3]: 2 Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye n'ese foto maka Capab, nzukọ nka nke Cape Province.[1] Ọ ga-eso Bryceland na Athol Fugard mgbe egwuregwu nke ikpeazụ Boesman na Lena gara mbà England n'afọ 1971.[1][1]

  1. 1.0 1.1 Brian Astbury: Driving force behind The Space theatre (en-ZA). TimesLIVE. Retrieved on 2020-05-26.
  2. "Brian Astbury sterf in Londen na hartanval", Die Burger, 9 March 2020.
  3. "Astbury skep Ruimte wat teater vir altyd verander", Rapport, 15 March 2020.