Chisom

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Chisom bụ aha ana-enye maka ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị na omenala Igbo nke za Naịjirịa.

Chisom pụtara "Chineke som mụ " na/ma ọ bụ "mụ na Chineke nọ

Ndị ama ama nwere aha a gụnyere:

  • Chisom Chikatara (amụrụ n'afọ otu puku narị iteghete iri iteghete na anọ) , onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Chisom Egbuchulam (amụrụ n'afọ otu puku narị iteghete iri iteghete na abụọ , onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Chisom Leonard Johnson (amụrụ n'afọ otu puku narị iteghete iri iteghete na atọ ), onye na-agba bọọlụ na Netherlands