Chukwuemeka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chukwuemeka
ahà nnà
akara alaChukwuemeka Dezie
usoro ederedeLatin script Dezie

Chukwuemeka bụ okwu Igbo nke pụtara "Chineke emeela ọtụtụ ihe".[1] Ọ bụ ma ezinụlọ ma aha e nyere madu. Enwere ike ime ka ọ dị mkpirikpi ka ọ bụrụ Emeka ma nwee ike izo aka na ndia:

  • Caleb Chukwuemeka, onye bọọlụ bọọlụ England
  • Carney Chukwuemeka, onye bọọlụ bọọlụ England
  • Vivian Chukwuemeka, onye Naijiria na-agba égbè
  • Chukwuemeka Chikelu, onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • Chukwuemeka Ezeife (amụrụ na 1939), gọvanọ nke Anambra Steeti na Naịjirịa site na 1992 ruo 1993
  • Chukwuemeka Ezeugo Onye nkwusa Naijiria
  • Chukwuemeka Fred Agbata (amụrụ n'afọ 1979), onye nta akụkọ Naijiria, onye ọchụnta ego, na onye na-ekwu okwu n'ihu ọha
  • Chukwuemeka Ike (1931), a mụrụ Vincent Chukwuemeka ike, onye edemede Naijiria
  • Chukwuemeka Nwajiuba (amụrụ n'afọ 1967), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye ọka iwu Naijiria
  • Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu (amụrụ n'afọ 1933), onye ndú nkewa, steeti Biafra, Agha Obodo Naịjirịa
  • Mahadum Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu, ụlọ akwụkwọ agụmakwụkwọ aha ya bụ n'elu
  • Chukwuemeka Ujam, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria

Emeka[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Chukwuemeka. Behind the Name.