Detroit

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa

'Detroit bu ama ukwu nke kachárá ukwu na Michigan na o bu ochié Nkeji obodo Wayne. Detroit bu nnukwu ama ukwu di na Oshimmírí Detroit, ime ama Etitiodidanayanwu nke Njikota Obodo. Di na olile anyanwu Windsor, Ontario, Detroit bu otumkpuru ama ukwu N.O. né lédạ Kanada. Hé kere ya na Önwa asaá 24, 1701, buru onye France Antoine de la Mothe Cadillac kéré ya. Áhá ya shi okwu France détroit bu mmirintạ, jélé otu ebe ahu né jikodo Mkpurummírí Ukwu.



na akpaaka ziri ezi site Manifesto Google Google Glass