Ekwensu ndi Kraịst

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Onyonyo Satan nwoke bu nke Gustave Doré sere. O nwetere ya na akwuko adi-kpo Paradise Lost, nke John Milton dere.

Onye ana-kpo Ekwe nsu bu onye mmuo na echiche ndi Christian ma ndi umu Abraham nile, onye iro wo, ma Chineke wo.

Okwu ochie nke sotelu "Ekwensu":

E wetara n'echiche ndi christain na mbe chineke ndi christain kere uwa a, o bido na n'bido kere ana na mmiri, site ebe anwa were kere anu na ugwu nile. Ebe o kesiri ihe nile folu nwoke, o we gwa onwe ya, ka m' kere ihe yilu mu. Nya ka o jilu we kere nwoke, site na nkpo nwoke we kelu nwayi. mbe ekere chineke nile mefe si ka ekwensu bia so nwayi chi kere a na po eve we gwa ya, **nwayi, jelu na ugwu buta ezi echiche weta olili ugwu we rie**. Nwaye we zata ekwensu, gwa ya na chineke keta ya kpa iwu na onye okere a kwesighi site na ugwu bu ezi echiche ri oriri. Ekwensu we gwa nwayi na chineke tu ugha na ihe ge solu isite na ugwu echiche rie bu ihe oma.

[mèzi] Lee nke ozo

Ngwa nkem
Ámááhà

Nke ichè ichè
Há hụrụ ya olé
Mmèmé
otú uzọr
mmẹkotaariá
Ngwa Orü
Na asụsụ ndị ozó