Eric Hudson

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Eric Hudson
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereEric Dezie
aha ezinụlọ yaHudson Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Ọktoba 1986 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-emeputa ihe ndeko, onye na-ede ihe Dezie

Eric Hudson (amụrụ n'October 15, 1986) bụ ónyé America na onye na-emepụta egwu na-enweta onyinye Grammy.[1][2]

Nne na nna ya bụ Curtis na Phyllis Bivins-Hudson. Curtis bụ ónyé na-ede egwu na ónyé na-emepụta egwu, na nke kachasị pụta ìhè bụ ónyé na'ede egwu Madonna "Holiday", nke ya na ónyé na'agụ egwu / onye na-agụ egwu Lisa Stevens dere.

Hudson gàrà Columbia High School na Maplewood, New Jersey, ma gụsịrị akwụkwọ na 2004.

Ọ bụ ónyé na-egwu ọtụtụ ngwá egwu (gụnyere piano, drum, bass, guitar, na organ), ma nụchaa ọtụtụ n'ime mmepe egwu mbụ ya na-akpọ na ụka ma na-eduzi otu egwu jazz nke ya a na-akpọ Jazz Funk Project.

Hudson egwuriwo egwu na Carnegie Hall, ma rụọ ọrụ na Apollo Theater na Harlem màkà 2002 Democratic National Convention [nkọwa dị mkpa].

Mmalite mbụ ya n'ime ụlọ ọrụ ahụ malitere site n'ịrụ ọrụ n'akụkụ ndị na-emepụta hip hop Buckwild na DJ Kay Gee site na Naughty by Nature. Hudson bụ ónyé na-eji ngwá ọrụ eme ihe na abọm abụọ, The Game's The Documentary na 50 Cent's The Massacre, nké nyeere aka iwere ọrụ ya gaa na ọkwa ọzọ. N'oge na-adịghị ányá, o mepụtara egwu "Entourage" nke Omarion.

  • 19. "Enweghị ngwụcha"

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. SUPER PRODUCER ERIC HUDSON ON GRAMMY NOMINATED ALBUM!. The Hip Hop Cosign. Retrieved on 1 December 2010.
  2. Thomas. "Eric Hudson: The Funky Technician", HipHop DX, 10 March 2008. Retrieved on 1 December 2010.