Etemete mmírí

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Etemete mmírí.

Etemte mmírí, makwálá ka etemete omárímmírí, né kwú njé mgbeowúla na mmiri né jé, na élú na okpúru Àlà. Bú rú na etemete mmiri bu ezígbóté etemete, o nwéghi isi ma ogwugwu. Ahú mmiri na gbanwé cha na mmírí mmírí, ifufe mmírí, na mmírí shíkpóró na ime etemete mmírí. O bu kwa na mmírí nor na àlà di kwa ncham mgbe niile, mkpuru mmiri nweríkí la na o nweríkí bia.

Ngwa nkem
Ámááhà

Nke ichè ichè
Há hụrụ ya olé
Mmèmé
otú uzọr
mmẹkotaariá
Ngwa Orü
Na asụsụ ndị ozó