Evelyne Nakiyingi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Evelyne Nakiyingi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereEvelyne Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Novemba 1998 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheguard Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuJKL Lady Dolphins Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie

Evelyne Nakiyingi (amụrụ ya na onwa Nọvemba di n’ubimichu abuo, n’afo 1998) bụ onye egwuregwu basketball nke mba Uganda nke na-egwuri egwu dịka onye nche maka JKL Dolphins na otu egwuregwu basketball nke ụmụ nwanyị nke Uganda . [1][2]

Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

Nakiyingi nọ na ndị otu eguregwu JKL Dolphins nke na-egwu egwuregwu basketball nke ụmụ nwanyị FIBA Africa.

Ọ nọchitere anya mba Uganda na afo 2023 mgbe a kpọrọ ya maka asọmpi Afrobasketball ụmụ nwanyị nke FIBA. [3] Ọ bụ otu n'ime ndị ikpeazụ na-anọchite anya ndị otu Gazelles na-anọchi anya Uganda n'oge Afrobasket ụmụ nwanyị nke 2023 na Kigali, Rwanda nke na-ewere ọnọdụ site na ubochi iri abuo na asato n’ onwa Julai nke afo 2023 ruo 6th August 2023 . [4][5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Evelyne Nakiyingi, Basketball Player, News, Stats. Eurobasket. Retrieved on 2024-04-14.
  2. Evelyne Nakiyingi. play.fiba3x3.com. Retrieved on 2024-04-14.
  3. Evelyne Nakiyingi - Player Profile. FIBA.basketball. Retrieved on 2024-04-14.
  4. Kawalya (2023-07-25). Evelyn Nakiyingi Wants To Make Her Minutes Count. Live from ground. Retrieved on 2024-04-14.
  5. GAZELLES: 19 Called for AFROBASKET 2023 Preps. ChimpReports (2023-06-22). Retrieved on 2024-04-14.