Ezigbo ulo uka Jesu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ezigbo ulo uka Jesu
Christian denomination, religious organization
obere ụdị nkeNondenominational Christianity, Chinese Independent Churches Dezie
Akụkụ nkeProtestantism, Pentecostalism in China Dezie
Oge/afọ mmalite1917 Dezie
ihu nkeSabbath in seventh-day churches Dezie
onye hiwerePaul Wei Dezie
ebe e guzobereBeijing Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụBeijing, Los Angeles Dezie
onye nlereranyaPentecostal Assemblies of the World, Seventh-day Adventist Church, Restorationism Dezie
nwere àgwànontrinitarianism Dezie
mpaghara ọrụzuru ụwa ọnụ Dezie
webụsaịtịhttps://tjc.org/, http://members.tjc.org Dezie

Ezigbo ulo uka Jesu wu ulo uka no ruro onwe ya nke bidoro na Beijing, na obodo China na afo 1917. Ta, ulo uka nwere otutu ndi nzuko na uwa nile nke onugugo ha kariri abua na ukara mputu nari na nari. Ulo uka bu ndi otu natara Mmuo nso bu ndi guzoro re na mbido afo Puku abuo (ma-obukwa Ohu Nari afo). Nzuka na asopuru aha Jesu kari a ato nime out nke nzuko ndi uzo kwenyere na. Ebum na obi ulo nzuka bu egba sa ozioma di ka edere ya na akwukwo nso na elu uwa nile ru mgbe Jesu Kristi ga abi nke abu a”

Nzube na okwukwe iri nke nzuka a kwe nyere na[dezie | dezie ebe o si]

Nke mbu, Mmuo Nso[dezie | dezie ebe o si]

“ I na ta Mmuo Nso, di ka ikwu okwu na olu ozo, nke gosiri nke ta ala eze nke eluigwe”

Nke abu a, Baptism[dezie | dezie ebe o si]

“I'wu mmiri nso bu ihe ha n'eme i wefu nso ndi madu mere na I weputa ya na uwa madu. Ihe ha na'eji a'wu mmiri nso bu mmiri dika mmiri Iyi, Imo na oshi mmiri. Onye ha n'awu miri nso he wu'kwara nyawa miri nso. Mgbe ha na wu miri na onye ha na wu miri nso, o kweshiri i wucha ahu ya nile na miri na ihu ya kweshiri ne le ala.”

Nke ato, Isa Ukwu[dezie | dezie ebe o si]

“I sa uku ne'ye madu uzor I weturu ihe ntakiri di ka Jesus. O kwa na'eme ndi madu echeta na ha kweshiri i bu ndi oma. Ndi madu nile ha wuru miri nso kweshiri I nwe onye na sa uku ya na aha Jesus Christ.”

Nke ano, Oriri Nso[dezie | dezie ebe o si]

“Oriri nso bu sacrement nke eji echeta onwu nke onye nwanyi bu Jisọs Kraịst.”

Nke ise, Ubochi sabbath[dezie | dezie ebe o si]

Nke isi, Jesu Kristi[dezie | dezie ebe o si]

“Jesu Kristi, wu okwu nke wuru onu ahu, nwu na elu obe maka nzoputa nke ndi mmehie, we bi lie na ubochi nke ato we gba go na elu igwe. Obu na ni ya bu onye Nzoputa nke mmadu, onye Okike elu igwe na elu uwa ya na ezigbo Chi.”

Nke isa, Akwukwo Nso[dezie | dezie ebe o si]

Akwukwo Nso nke agbo ochie na agbo ohuru bu nke edere site na ntuzi aka Chineke, so ya bu ezikwu nke na ejiko obibi ndu oma nke ndi na eso uzo Christ na ebi.”

Nke Isato, Nzoputa[dezie | dezie ebe o si]

Nzoputa si na amara Chineke na i nwe okwukwe. Ndi kwere ekwe ga atu kwa si Mmo Nso obi na icho idi nso, ikwa nyere Chineke ugwu na ihu mmadu na anya.”

Nke Itolu, Ulo Uka[dezie | dezie ebe o si]

Nke Iri, Ikpe ikpazu[dezie | dezie ebe o si]

“O bi bia onye nwanyi nke abua ga abu na ubochi ikpeazu, mgbe oga esi na elu igwe bia ikpe uwa ikpe: ndi ezi omume ga enwe ndu ebi ebi, ma ndi ajo omume ga ana to ugwo oru ha.”

Lee nke ozo[dezie | dezie ebe o si]