Jana Amin

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jana Amin
BornMay 24, 2003[1]: 115 
The Rosie Hospital, Cambridge[1]: 114 
NationalityEgyptian-American
Alma materHarvard Kennedy School
OccupationWomen's rights activist
Known foradvocating for girls' education and rights of Muslim women
RelativesRana el Kaliouby (mother)
WebsiteÀtụ:URL

Jana Amin bụ onye Egypt-American na-emekwa ihe maka agụmakwụkwọ nke ụmụ nwanyị. N'ịbụ onye Nawal El Saadawi kpaliri, ọ rụrụ ọrụ na otu NGO nke Jọdan na-akwado ikike nke ụmụ agbọghọ na ụmụ nwanyị gbara ọsọ ndụ, [2] na-akụziri ha Bekee yana ịrụ ọrụ na otu NGO nke mba Ijipt Heya Masr, [3] na-enye Okwu TED, [3] na-akwado ihe omume mebere emepe n'oge ọrịa COVID-19 [4] na ịhazi ihe ngosi banyere Princess Fawzia na Duality of Egyptian Women na Mahadum America dị na Cairo. O dekwara edemede maka Malala Fund na-ekerịta ahụmịhe ọ nwetara mgbe ọ gachara nkuzi Malala Yousafzai na Mahadum Harvard. N'ọnwa Septemba nke afo 2020, ọ gara otu n'ime ihe omume ndị dị elu site na I ntanetị na nnọkọ nke iri asaa Na ise nke UN General Assembly.[5][3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 (2020) Girl Decoded. Penguin Random House. ISBN 978-1-9848-2476-9. 
  2. NowThis News. "How Nawal El Saadawi Shook Up the Patriarchy in Egypt", April 28, 2022. Retrieved on January 28, 2024.
  3. 3.0 3.1 Harding. "UNGA 2020: 'I began my activist journey by telling the story of Muslim women I knew'", The National, September 23, 2020. Retrieved on January 28, 2024.
  4. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named borgen