Joyce Nonde-Simukoko

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Joyce Nonde-Simukoko
Minister of Labor and Social Security
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
15 September 2016
PresidentEdgar Lungu
Preceded byFackson Shamenda
ConstituencyNone (Nominated MP)
Personal details
BornZambia
ResidenceLusaka, Zambia
OccupationPolitician
Joyce Nonde-Simukoko
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịZambia Dezie
Aha enyereJoyce Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Disemba 1957 Dezie
Ebe ọmụmụZambia Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, mediator Dezie
Ọkwá o jiMinister - Labour and Social Security, Member of the National Assembly of Zambia Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Zambia Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPatriotic Front Dezie
kọwara na URLhttp://www.parliament.gov.zm/node/5767 Dezie

Joyce Nonde-Simukoko bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zambia. Onye isi ala Edgar Chagwa Lungu họpụtara ya ka ọ bụrụ Mịnịsta na-ahụ maka ọrụ na nchekwa ọha na eze na Cabinet nke Zambia na 15 Septemba, na afọ 2016.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'oge gara aga, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi oche nke Federation of Free Trade Unions of Zambia (FFTUZ).[2][3] Ozugbo tupu nhọpụta ya, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi oche maka Labour na Social Security na Patriotic Front (Zambia).[4]

ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

N'ọnwa Septemba na afọ 2016, a họpụtara ya ka ọ bụrụ minista na-ahụ maka ọrụ na nchekwa ọha na eze na Cabinet nke Zambia ma họpụta ya dị ka onye otu ndị omeiwu nke Zambia.[5] Ọ ṅụrụ iyi n'ọkwa n'ụbọchị iri na ise nke ọnwa Septemba n'afọ 2015.[1][6] Ọ bịara n'okpuru nrụgide ịhapụ ọrụ na Disemba, na afọ 2016 mgbe ọ kpọrọ oku ka e jide onye na-eme mkpọtụ Mika Mw Valley onye malitere mkpesa banyere mmeso ọjọọ a na-ebo ndị ọrụ na Horseshoe, ụlọ oriri na ọṅụṅụ na-adịghị mma na Lusaka. Otú ọ dị, Kọmitii Na-ahụ Maka Ihe Ndị Ruuru Mmadụ wepụtara akụkọ nke kwuru na mkpesa nke mmeso ọjọọ na ịkpa ókè agbụrụ bụ n'ezie ihe e guzobere.

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Chawe (15 September 2016). Opposition chief named Zambia Finance minister. Archived from the original on 15 September 2016. Retrieved on 15 September 2016.
  2. Zambia Daily Mail (20 July 2012). Just pay the minimum wage, says Joyce Nonde. ZambiaWatchDog.com (ZWDC) Quoting Zambia Daily Mail. Retrieved on 15 September 2016.
  3. Chanoda (17 June 2013). PF government's elevation of Joyce Nonde to ZCTU's Hikaumba. Zambianeye.com. Archived from the original on 9 October 2016. Retrieved on 15 September 2016.
  4. General News (12 May 2016). Joyce Nonde labels defectors as unprincipled political migrants. Retrieved on 15 September 2016.
  5. Politics (15 September 2016). President Lungu names part of his Cabinet, Felix Mutati is the new Finance Minister. OpenZambia.com. Archived from the original on 24 September 2016. Retrieved on 15 September 2016.
  6. Xinhua (16 September 2016). Zambian leader urges new ministers to work hard. Xinhua. Archived from the original on September 19, 2016. Retrieved on 16 September 2016.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]