Kelechi Ndukaba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kelechi Ndukaba
Ihe ọmụma nkeonwe
Mba Onye Naijiria
Ihe ọmụma banyere volleyball
Ndị otu dị ugbu a Ugoloọma Niger
Kelechi Ndukaba
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie

Kelechi Ndukaba bụ onye Naijiria na-atu volleyball nke na-egwuri egwu boolu maka Niger Ravens na ọkwa otu ma na-anọchite anya otu egwuregwu volleyball ụmụ nwanyị nke Naijiria n'ọkwa mba.[1] A kpọrọ ya onye egwuregwu kachasị mma na afo 2022 (MVP) na Nigeria Volleyball Premier League, ọ bụkwa onyeisi ndị otu ụmụ nwanyị Nigeria U21.[2][3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A kpọrọ Kelechi onye egwuregwu kacha baa uru n'oge afo 2022 Nigeria Volleyball Premier League.N'afọ nke 2023, a kpọrọ Kelechi onye egwuregwu kachasị baa uru na afo 2023 African U21 Nations Volleyball Championship (Zone 3) ebe ọ meriri akara asaa na-aga n'ihu nke mere ka Naijiria nwee mmeri iri na ano na ato megide mba Ghana. [4] [5][6]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Volleyball: Nigeria girls head to Niamey for African Zone 3 Championship. Peoples Gazette Nigeria (2023-07-02). Retrieved on 2024-04-20.
  2. III (2023-07-01). NVBF lists 12 players for U-21 Volleyball Nations Cup. Blueprint Newspapers Limited. Retrieved on 2024-04-19.
  3. Benjamin (2023-07-03). Volleyball Zone 3 Competition: Nigeria U-21 Girls Depart For Niger In High Spirit. Leadership News. Retrieved on 2024-04-20.
  4. Sports (2023-07-07). Nigeria 'Chop' Ghana like Jollof Rice at U-21 Volleyball Championship. Pulse Sports Nigeria. Retrieved on 2024-04-20.
  5. Volleyball: Nigeria bulldozes Ghana in U21 Nations C’Ship – The Sun Nigeria. The Sun Nigeria (2023-07-06). Retrieved on 2024-04-20.
  6. Liadi (2023-07-10). U21 Nations Volleyball Championship: Nigeria beat Ghana to lift trophy. The Nation Newspaper. Retrieved on 2024-04-20.