Kelis

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Kelis na ihe mme mme Rise na London

Kelis Jones (aha nna ya búrú Rogers, múrú ya na Önwa asato 21, 1979), ndi mara ya ka Kelis na o bu onye na gwu na onye né dé egwu shi Amerikạ. O gbatakwara Ihe mme mme Brit na ndu ya na ha kpokwara ya mgburu abụo maka Ihe mme mme Grammy. Ndi uwa mara ya maka njikota egwu nke ya atọ ó kpọrọ Tasty. Tasty dàrà na afor 2003 na o bu egwu Kelis gbalilifu; o rèrè gáfè nde abụo na uwa. Ndi madu nyere ya áká maka nka. Njikota edemde nka nwèkwàrà egwu nke ya gbalili ha kporo "Milkshake", o dàrà na nti madu, nor ngahù. Kelia é rélé njikota egwu rúrú nde 3 na uwa.



na akpaaka ziri ezi site Manifesto Google Google Glass