Lydia Babirye

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Lydia Babirye
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereLydia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Novemba 2004 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheihe nche Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie

Lydia Babirye (amụrụ ya na onwa Nọvemba nke ubochi iri abuo na otu n’afo 2004) bụ onye egwuregwu basketball nke mba Uganda nke na-egwuri egwu dịka onye nche maka Evangel University Athletics na otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke obodo Uganda . [1]

Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

Babirye gara Victory Christian Center na obodo Charlotte, North Carolina, ebe ọ gbara basketball site na oge afo 2018 ruo afo 2019 rukwa oge 2022-2023.[2]

Ọ sonyeere Mahadum Evangel maka oge afo 2023-2024.[3] Ọ bụ otu n'ime ndị otu Evangel University na-egwuri egwu megide Mahadum Ottawa na ubochi iri abuo Na otu n’onwa Febụwarị nke afo 2024. [4]

Ndị otu mba Uganda[dezie | dezie ebe o si]

Babirye bu ụzọ nọchite anya Uganda na afo 2019 n'oge FIBA U16 African women's championship ma kpọọ ya na ndị otu mba dị elu n’afo 2023 n'oge Afrobasket ụmụ nwanyị nke 2023.[5] Babirye so na ndị otu mba Uganda meriri Senegal na Kigali na Afrobasket ụmụ nwanyị nke afọ 2023.[6][7]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Lydia Babirye, Basketball Player, News, Stats. Eurobasket. Retrieved on 2024-04-14.
  2. Lydia Babirye's Victory Christian Center High School Bio. www.maxpreps.com. Retrieved on 2024-04-14.
  3. Lydia Babirye - 2023-24 - Women's Basketball. Evangel University of the Assemblies of God. Retrieved on 2024-04-14.
  4. Women's Basketball vs Evangel University (Mo.) on 2/21/2024 - Box Score. Ottawa University. Retrieved on 2024-04-14.
  5. Lydia Babirye - Player Profile. FIBA.basketball. Retrieved on 2024-04-14.
  6. 2023 FIBA Women AfroBasket: Uganda stun Senegal in Kigali | The Touchline Sports (2023-07-29). Retrieved on 2024-04-14.
  7. Kawalya (2023-07-31). Lydia Babirye: Gazelles Guard Oozing Confidence. Live from ground. Retrieved on 2024-04-14.