Mgbanwe ihu igwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Mgbanwe ihu igwe bụ ihe ngosi Britain nkè afọ 2019 nkè David Attenborough gosipụtara nkè na-atụle mgbanwe ihu igwe na ihe ngwọta ndị nwéré ike iji gbochie ya. Ihe omume otu awa mere nke mbụ ya na BBC One na United Kingdom na 9pm n'ubochi irí na asatọ n'ọnwa Eprel 2019.[1]

Nnakwere[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri ahụ nwetara otuto n'ozuzu site n'aka ndị nkatọ màkà ịkọwapụta ihe ize ndụ ndị a ga-eweta site na ịghara ime ihe zuru ezu iji dozie mgbanwe ihu igwe. The Guardian kpọrọ ya "ọkpụkpọ na-akpali akpali", ebe The Telegraph kọwara aha ahụ dị ka "ike" ma too ojiji Attenborough dị ka ónyé na-egosi: "N'oge mgbè arụmụka ọha na eze yiri ka ọ na-akawanye njọ, ọ dị mma inye ya ihe ị nwèrè ike ịtụkwasị obi.[2] Anyị niile tụkwasịrị Attenborough obi. "[3][4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Sir David Attenborough presents Climate Change – The Facts", BBC News, BBC, 18 April 2019. Retrieved on 18 April 2019.
  2. Nicholson (18 April 2019). Climate Change: The Facts review - our greatest threat, laid bare. The Guardian. Retrieved on 13 July 2020.
  3. O'Donovan (18 April 2019). Climate Change: the Facts review: David Attenborough's superb documentary offers hope for climate crisis. The Telegraph. Retrieved on 13 July 2020.
  4. "David Attenborough climate change TV show a 'call to arms'", BBC News, BBC, 19 April 2019. Retrieved on 19 April 2019.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]