Mojisola Adekunle-Obasanjo
Ọdịdị
Mojisola Adekunle-Obasanjo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Ọgọọst 1944 |
Ụbọchị ọnwụ ya | 4 Jụn 2009 |
Ebe ọ nwụrụ | Lagos |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Mojisola Adekunle-Obasanjo onye amụrụ na 10 August 1944 - June 4, 2009) bụ onye isi ala nke ndị agha Naijiria 'Nigerian army' nke lara ezum ike nka. Ọ kwadoro nzukọ 'Masses Movement of Nigeria na 1998 makwa dọọ ndọrọ ndọrọ ọchichi onye isi ala na Masses Movement of Nigeria (MMN) na 2003. Ọ bụ ya bụ Nwanyi nani nọ na nhoputa maka ntuli aka 2007 presidential elections.
Ọ bụburu nwunye onye isiala nke Naijiria gara aga Olusegun Obasanjo site n'afọ 1991–1998) Adekunle-Obasanjo nwụrụ na Tọzdai, abali anọ n'ọnwa isii n'afọ 2009 n'ụlọ nwa ya nwanyi nke di n' Ikoyi Lagos ebe ọriachara obere ọria [1]
Ọ mụrụ ụmụ anọ (4) na ọtụtụ ụmụ ụmụ.
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Godwin Mbachu. "Female Presidential Candidates: How Far can They Go?", Leadership News, March 5, 2015. Retrieved on April 22, 2015.