Ndamira Catherine Atwikiire

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ndamira Catherine Atwikiire
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1977 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the Parliament of Uganda Dezie
Mpaghara ntuli akaKabale District Dezie

Ndamira Catherine Atwikiire (amụrụ n'abalị iri na atọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1977) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye otu ndị omeiwu. A họpụtara ya dị ka onye nnọchi anya nwanyị distrikti maka distrikti Kabale n'okpuru otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị National Resistance Movement.[1][2]

Ahụmahụ ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ka ọ dị ugbu a, Atwikiire bụ onye otu Kọmitii Akụkọ Ọha na Kọmitii Ahụike. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nchịkwa ego maka VIDAS Engineering Services Co. Ltd. site na afọ 2010 ruo na afọ 2015.[3]

N'afọ 2019, ọ na-arụ ọrụ na obodo Kabale ebe ọ gbara ndị Alakụba ume ka ha kụziere ụmụ ha iji zute nchegbu mmepe nke mba ahụ.[4]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Our people – The Uganda Parliamentary Forum on Social Protection (en-US). Archived from the original on 15 October 2022. Retrieved on 9 March 2020.
  2. Rage as Kigezi Politicians Turn to Churches for Support : (en). Uganda Radionetwork. Retrieved on 9 March 2020.
  3. PPDA. Register of Providers. Retrieved on 9 March 2020.
  4. MPs condemned over selfishness. www.newvision.co.ug. Retrieved on 9 March 2020.