Nka na Uzu
Ọdịdị
nka na uzu
obere ụdị nke | science and technology |
---|---|
Akụkụ nke | STIM, technical system |
nwere mmetụta | convenience |
is the study of | technique |
mụrụ ya | technology assessment, science and technology studies, sociotechnology |
hashtag | Technology |
has contributing factor | applied science |
nwere àgwà | type of technology, technological maturity, technological singularity |
akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of technology |
manifestation of | applied science |
ndị n'eme ya | technologist |
ihe eji ya eme | technique |
WikiProject na-elekọta ya | WikiProject Technology |
Nka na
Nka na ụzụ bụ otu n'ime aka ọrụ e ji mara ndị Igbo. Eji ịhe nka na ụzụ ụfọdụ ebi obi ezi na ụlọ, ebe ụfọdụ bụ ihe achọ mma. Ịhe ndị a bụ ihe nka na ụzụ ; ikwe, okway, eku, egbe, ipi eze, ipi egbe, ọgụ , mma, ịkpụ ite ụlọ.
Eji ipi egbe na ịkpụ ụzụ mara ndị Ọka na ndi Nkwere, nwere ipi eze mara ndị Umudioka. E jikwazi ịkpụ ite ụlọ marakwa ndi Igboukwu na ndị Anam.[1]
Nka na ụzụ bu okwu nke ógè ótù nké gbásárá ihe oganiru . Màkà nke á, ọ na ekwu maka ihe nílé nnọọ na okpúrù ǹkà, ihe orü, obiạ, na ihe ihe ǹkà ozor. Na nke ozor o nwèriki kwu ihe jikotari Í gi nye nzù uzor, ómúmú ihe obụla gbasárá nzù, ma ihe ȯbulà fútárá màkà nzù.
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ J. C Onuora (2015). Usoro Omumu Igbo Maka Sekondri Nta. 25 Awka Road, Onitsha: Patmonic Printers & Publishers Ltd. ISBN 978-978-48032-4-3.