Noxolo Kiviet

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Noxolo Kiviet
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Julaị 1963 Dezie
Ebe ọmụmụEast London Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa, Premier of the Eastern Cape Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Fort Hare Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAfrican National Congress Dezie
kọwara na URLhttps://www.pa.org.za/person/noxolo-kiviet/ Dezie

Noxolo Kiviet bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa, onye bụbu onye isi ala nke Eastern Cape site na afọ 2009 ruo na afọ 2014 na onye bụbu ọkà okwu nke Eastern Cape Provincial Legislature (2004-2009; 2014-2019). Ọ bụ onye otu African National Congress .[1][2] N'ọnwa Juun afọ 2012, ụlọ ọrụ South African Public Service Commission kwuru na Kiviet bụ onye isi ala kachasị njọ.[3]

Mgbe ntuli aka nke Mee na afọ 2019 gasịrị, Kiviet ghọrọ onye otu National Assembly of South Africa. Onye isi ala Cyril Ramaphosa họpụtara ya ka ọ bụrụ osote minista na-ahụ maka ọrụ ọha na eze na akụrụngwa. Ọ malitere ọrụ na 30 Mee na afọ 2019 ma na-eje ozi ugbu a n'akụkụ Minista Patricia de Lille.[4]

ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Kiviet ghọrọ onye otu ndị omeiwu na afọ 1994. N'afọ 2004, a họpụtara ya dị ka ọkà okwu nke ndị omeiwu. Kiviet nọchiri onye bụbu onye isi ala Mbulelo Sogoni onye nọchiri nwanyị mbụ bụ Nosimo Balindlela. Ọ bụ nwanyị nke abụọ jere ozi dị ka onye isi ala nke mpaghara Eastern Cape.

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gụsịrị Bachelor of Administrative (B.Admin) na Mahadum Fort Hare, B. Admin Honours n'otu ụlọ ọrụ ahụ. N'afọ 2010 ọ bụ otu n'ime ndị gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Fort Hare, a na-enye ya Master na Public Administration.

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. NOXOLO KIVIET. Who's Who SA. Retrieved on 10 June 2012.
  2. Profile information: Noxolo Kiviet, Ms. Government Department of Communications and Information Systems. Archived from the original on 24 February 2014. Retrieved on 10 June 2012.
  3. Sidimba, Loyiso (10 June 2012). How the premiers fared. City Press. Archived from the original on 10 June 2012. Retrieved on 10 June 2012.
  4. Mkentane. "'Humbled and honoured' minister De Lille vows to keep fighting for justice", BusinessLIVE, 30 May 2019. Retrieved on 8 January 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Noxolo Kiviet at People's Assembly