Nupedia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Nupedia.jpg

Nupedia bula encyclopedia nola na Internet. Dika Wikipedia, Jimmy Wales bula otu madu bidoro ya, ha na Larry Sanger. Na 15 Jenụwarị, na afo 2001, ha hapuru Nupedia bido Wikipedia, nwere he nile nola n'ebee tinye na Wikipedia nke ndi bekee. Nupedia kpochiri uzo ya na Septemba 2003.

Lee nke ozo[mèzi]

Keezi njikọ[mèzi]