Nwoke
Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.
Onye nwoke bu otu n'ime abwo ndi madu nwere ike bu. Onye bu nwoke e nweghi ike di ime, mu tata.
Umu nwoke e nweghi ike di ime, muta nwa. Nime ezi na ulo, nwoke bu di, oburu na amuta nwa, nwoke bu nna ma obu papa
[edit] Lee nke ozo
Nwoke = Nwa + Oke Nwa = a child Oke = Male
Na asusu Igbo, O buru na 'vowelu' abua abiakota onu na otu mkpuru okwu, otu n'ime ha na 'elo' nke ozo. Ya mere na mgbe ana ede Nwoke (Nwa+oke), 'O' na elo 'A'...
Nwoke = male child.