Ogbunabali bụ otu alusi-ukwu ndï Igbo omenala, ndi n'ekpe ekpere chi Ọdịnanị, nke ndi bekee na-kpo animists. Na echiche ndi Igbo animists, Ogbunabali bu alusi nke n'egbu ndi mmadu. Ha che Chukwu-wo kere ihe lile, kere onwe ya na asato kawasi ihe otu ya nile g'emee.
Lee nke özö [mèzi]