Ogbunigwe a tụrụ n'obodoo Oklahoma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Ogbunigwe Oklahoma City bụ ogbunigwe ụgbọ ala ndị na-eyi ọha egwu tụrụ na ụlọ gọọmenti Alfred P. Murrah Federal Building dị na Oklahoma City, Oklahoma, mba Amerika, na abalị iri na itoolu n'ọnwa Eprel, afọ 1995, ncheta nke Njedebe nnọchibido Waco nke abụọ ya. Ọ bụ omume iyi ọha egwu kachasị njọ n'akụkọ ihe mere eme nke mba Amerika ruo mgbe mwakpo nke Septemba n'afó 2001, ọ ka bụkwa omume iyi ọha ọha egwu kachasị gbuo mmadụ n'akụnụ ihe mere eme na US, yana nke abụọ kachasị gbuo n'ozuzu.