Ogige ehi La Montera

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

[1] Plaza de toros La Montera bụ mgbanaka ehi na Los Barrios, obodo dị na mpaghara Cádiz na nsõtụ ndị Spain, nke dị nso na egwuri Britain nke Gibraltar, mepere na 2000.

Montera del torero

A kpọrọ aha La Montera ka e mebere nkume dị nso nke dị ka okpu onye na-agba ehi (Montera del torero na Spanish).

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. PLAZA DE TOROS LA MONTERA - Official tourism website of Cádiz. www.cadizturismo.com. Retrieved on 15 November 2018.