Okwu ọbanife:Ifyalways

Page contents not supported in other languages.
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ala igbo amaka.Chukwu goziri ndi igbo.ihe o bula onye igbo meturu aka,ego na oganiru na esi na ya a puta.ndi igbo nwere ike i gbanwe aja o horo ola edo.onye kere anyi kere anyi n'udi di iche. Akwukwo. . . .anyi na aguwa isi. Azumahia. . .o bu anyi nwe ya. Ezinaulo. . .anyi na alu di na nwunye ma letakwa ha anya.ozo,igba alukwaghim a bughi ihe e jiri mara anyi. Igba mbo . . .N'ezi okwu,akpu anyi na eri na aputa ihe ! Ihunanya na Idinaotu. . .anyi huru onye anyi n'anaya.ebe o bula anyi hutara onwe anyi,anyi na enyere onwe anyi aka.

  o gwubeghi ooooh. . . . .diri gabazie

N'ezieokwu,o asi na a gam abiakwa uwa ozo,a gam achokwa ibu ONYE IGBO ozo.ala igbo di uto.Chukwu goziri ala igbo !

 igbo kwenu,igbo biri kwenu !

Ya gazie