Okwu ọbanife:Sammaar

Page contents not supported in other languages.
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Nnọọ[dezie ebe o si]

Nnọọ bia Wikipedia ni asụsụ Igbo

ị kwesịrị ekele ni ihi ọ dị mma etụ ị gosiri interest ị nye aka ni Wikipedia Igbo.


Bikọ gbamgbọ hụ ne ị tinye Edensibia ni ihuakwụkwọ obula ị kere ni Wikipedia Igbo. Lèe ihe ị kere ni Saed fayiz awwad alsardia bikọ tinyere otu edensibia. Ọ gbasara m ma edensibia ahụ sitere reliable source. Ìhè ka di important bụ ne edensibia dị (Livingpin (ṅkátá) 11:45, 19 Eprel 2024 (UTC)[zaghachi]