Olutosin Araromi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Olutosin Araromi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1993 Dezie
Ọrụ ọ na-arụmodel Dezie

Olutosin Araromi (amụrụ ụbọchị asatọ nke Jenụwarị na afọ nari iri itoolu iri itoolu na atọ) bụ onye Naijiria-Amerịka na-eme ihe ngosi na onye na-eme asọmpi ịma mma, e kpuwere ya okpueze kacha mma na Naijiria Universe afọ puku abụọ iri na itoolu.[1] Ọ nọchitere anya Naijiria na Miss Universe nke afọ puku abụọ iri na itoolu.[2]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya ma zụlite ya na New Jersey, United States, o nwere nzere bachelọ na Health and Human Services na Mahadum Montclair State.[3]

Ọ meriri Nwa agbọghọ Kachasị Mma Na Nijiria Universe na afọ puku abụọ iri na itoolu, emume a mere ụbọchị iri na otu nke onwa October na Gabriel Okara Cultural Center Yenegoa, Bayelsa. ọ nọchitere anya Taraba steeti.

Olutosin nọchitere anya Naijiria na asọmpi Miss Universe nke iri isii na asatọ, nke emere na Disemba 8, 2019, na Tyler Perry Studios na Atlanta, Georgia ebe o tinyere n'elu iri abụọ.[2][4]

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:S-start Àtụ:S-ach Àtụ:S-bef Àtụ:S-ttl Àtụ:S-inc Àtụ:S-endÀtụ:Miss Universe 2019 delegates

  1. Atume (December 2019). Miss Universe Pageant 2019 Excites Nigeria Representative Araromi. Silverbird Television. Archived from the original on 18 September 2020. Retrieved on 12 May 2020.
  2. 2.0 2.1 Meet the Miss Universe Contestants. missuniverse.com (2019). Archived from the original on 28 March 2020. Retrieved on 12 May 2020.
  3. Silky Olutosin Araromi at Miss Universe. This Day (14 December 2019). Retrieved on 12 May 2020.
  4. Olamide (12 September 2019). We're here for how Miss Nigeria, Olutosin Araromi is cheering the new Miss Universe. Pulse.ng. Retrieved on 12 May 2020.