Omaha, Nebraska

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Onyìnyò élú nke Downtown Omaha shí owuwa

Omaha bụ ama ukwu kárírí na ivụ mádu ímé nkeji obodo Nebraska, Njikota Obodo Amerika, na ȯ bụ ochíe ndi íshí Douglas County. Ȯ nọr na Odida-etítì Njikota Obodo na Oshimiri Missouri, nke rúrú mile 20 (30 km) shí olile anyanwu ónú Oshimiri Platte. Omaha bụ íkú na àlà Omaha-Council Bluffs ama sárā, nke nwéré Council Bluffs, Iowa, gáfèrè Oshimiri Missouri shí Omaha. Ȯ nọr na olile Kansas City, Missouri shí mile 190.

Na í kà àkà 2009 shí ỌgüMàdu nke Njikota Obodo, Omaha nwèrè mádu rúrú 454,731, nke méré ya ama ukwu nke sáráasá gbárá 40. Í jí ámá úlọ ya, Omaha kèrè onwe ya Í gba 60 na ama sárā ímé Njikota Obodo na afọr 2000, jírí mádu ha kàrà àkà rúrú 837,925 di nà nkeji ya di asáatọ. Mádu bírí ya rùrù nde 1.2 dírí ya gbụrụgbúrụ mile 50 (80 km) shí etítì ama ukwu, nke kéré Ámá Omaha Ukwu.