Omobola Johnson

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Dupụ̀rụ̀ sì Omobola johnson)
Omobola Johnson
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha ezinụlọ yaJohnson Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Jụn 1963 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of Information and Communications Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Manchester, King's College London, Cranfield University, Cranfield School of Management, International School Ibadan Dezie
affiliation stringMinistry of Communication Technology of Nigeria Dezie
so naWorld Economic Forum Annual Meeting 2014, World Economic Forum Annual Meeting 2013 Dezie

Omobola Olubusola Johnson (onye amuru na 28 June 1963) bu Nigerian technocrat na Honorary Chairperson of the global Alliance for Affordable Internet (A4AI) obubu Minister nke na fu maka ngbasa ozi na oge nki President Goodluck Jonathan.[1]

Ogugu akwukwo ya [dezie | dezie ebe o si]

Ogara akwo na International School Ibadan ya na University of Manchester (BEng, Electrical and Electronic Engineering) na King's College London (MSc, Digital Electronics). Onwere nzambodo na Business Administration n ime Cranfield University.[2][3]

Nkowa ako oru ya[dezie | dezie ebe o si]

Tupu emeya manager,obubu managing director na accenture, Nigeria. kembe 1985 óruru oru na accenture  na oge obubu Andersen Consulting. Johnson bu onye izizi bidoro ulo olo communication technology ministry.bu nke ekewaputara dika agenda nke edozighari obodo.[4]

Johnson so we bido organization nke umu nyeanyi, WIMBIZ na 2001. oweta otutu onyinye sitele na aka ndi obodo n ime 2011. nka sotere ike nile opara mana ike kasha puta ihe bu mmepe nne anapo NigComSat-IR Satellite.[5]nka eyeneaka nikwanitere nbo obodo anyi na agba igi humaka nmekorita site na ihe mbasa ozi na ikuku. ministiri a nwere umu akwukwo ndi sekondiri di nari asaa komputa ka ha we guakwukwo nihi omumu aporo; school access programme(asp).ebe mahaduna otu na irieteoru na ato na obodo anyi nubua were ikike intenet ugbua site na tertiary institution access programme (tiap) na kwa community di otu  nari iriano na isi nwetara ebe nzikorita ozi di iche iche na obodo nigeria.[6]

:

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. Omobola Johnson. Omobola Johnson – World Economic Forum.
  2. Omobola Johnson. cranfield.ac.uk.
  3. Archive copy. Archived from the original on 2014-02-28. Retrieved on 2018-09-29.
  4. Super User. About the Ministry. commtech.gov.ng. Archived from the original on 2023-08-04. Retrieved on 2018-09-29.
  5. NIGCOMSAT LTD. Nigeria Communications Satellite LTD. nigcomsat.com.
  6. Boss Africa. Boss Africa Magazine – Nigerian Women at the Top : Omobola Johnson Olubusola Honorable Minister of Communication Technology. bossafricamagazine.com. Archived from the original on 2016-03-03. Retrieved on 2018-09-29.