Orunotu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
orunotu
invention
aha njirimaraꠇꠝ꠆ꠙꠥꠐꠣꠞ Dezie
onye nlereranyaMUSASINO-1 Dezie
mụrụ yacomputer science Dezie
time of discovery or invention1945 Dezie
nwere àgwàcomputer configuration, class of computers, computer performance, computer interface Dezie
ihe eji ya emeelectronics, mechanical energy, ọkụ eletrik Dezie
Igwe kọmputa, ọrnotu

Orunotu bu Igwe Ozi ma o bu "Mashinu" ma o bukwanu "Sistem" (n`olu bekee) nke nwere ike inara ozi (Deta) higharia (prosesi) ya ma buputekwa (autputu) usa (rizootu) ya. N`ubosi taa, Komputa nwere ike ime ihe ndi ozo di iche-iche dika imeere anyi mgbako na nwepu, igbakoro any otu ubosi siri di (weda), igbakoro any oge (wochi), igbakoro anyi ahia (bizinesi), inya ugbo elu, inya ugbo ala, ma diri gawazie.

Enwere komputa n`udi di kwa iche-iche, dika Elu orunotu, Orunotu akpata, Menframu, Ngügü, Mkpõ, Elekere, Ugbo elu, diri gawa zie. Enwere ike ikewa komputa uzo n`abu dika: HADWIA na SOFTUWIA

Obu otu nwoke onye oke nchoputa aha ya bu Chals Babeji (ing. Charles Babbage) bu onye mbu choputara oke igwe ozi a. Amuru ya na aho 1810, onwuo na aho 1871 n`ala Inglandi. Ochoputara Komputa n`aho 1833. N`ezia Chals bidoro iru oke igwe ozi a, ma obughi ya ruchara n`ikpezu. Obu otutu ndi oke nchoputa ozo so ya n`azu ruputara igwe ozi a n`ikpezu.