Oskàpà

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Oskàpà hé ségị

Oskàpà bu mkpúrù oshíshí Oryza sativa. Bu ihe órí mkpuru, o bu órí nké di mkpà na obodo ndi madu di ichie di ka nke ndi owuwa, Nleda Asia na ndi Etítì Owuwa, Latin America na Indies nke Odida. Oskapa bu mkpuru órí bu nke gbárá abuoo na nke uwa méfutàrà, nke bu íshí bu ókà.

Ngwa nkem
Ámááhà

Nke ichè ichè
Há hụrụ ya olé
Mmèmé
otú uzọr
mmẹkotaariá
Ngwa Orü
Na asụsụ ndị ozó