Pọlitiks

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Pọlitiks (Àtụ:Etymology) bụ set nke ị mere ìhè sonyeere ị mere disishon ni òtù, mọ foms ndị ọzọ gbasara relaeshọns ike among ndị mmadụ, dịka distribushón nke resos mọ ọnọdụ. Branch nke soshal saiens ne mmụta pọlitiks na ọchịchị gọọmenti bụ ihe ọha ne kpọ pọlitikal saiens.

Ọ nwere ike dị jị mé pọsitivli ni kontext nke "pọlitikal solushon" dị kọmpromaizin na non-vaiolent,[1] nọ etụ nkọwa ka "art mọ saiens nke gọọmenti", mana dị kwa ni ị bụrụ ajọ konotaeshon.[2] Konsept a di nkọwa ni various ụzọ, na approachis dị iche na iche nwéré fọndamentali diffarin views nọ weda ọ ga dị ị ị jị mé extensivli mọ ni ụzọ di limited, empirikali mọ nọmetivli, na ni weda.gs konflikt mọ ko-operrshon dị karịa di essenshal nye ya.

Metods dị iche na iche di deployd ni pọlitiks, nke gụnyere ị promot pọlitikal vius onwe onye among ọha, negotiation wit pọlitickal sobjekts, ị kere law, exersasing intanal na extanal fos, gun agha agaenst ndị irò.[3][4][5][6][7] Pọlitiks di exasaizd ni raenj saasa nke soshal levuls, sitere klans na agburu nke tradishonal sosaetis, gáfèrè lokal gọọmentis ọhụrụ, companies na institushons rigoro to sovereign states, to the intanashonal levul.

Ni mgbe ọhụrụ naeshon staets, ndị mmadụ sitere pọlitikal patis ì represent aideas fa. Membas Patty otu ne kwe í natara saem posishon na ishuz na kwere ị soppot mgbanwe saem òtù nyere iwu na saem ndị ọchịchị. Elekshon uzhuali ndọrọ ndọrọ etiti patis dị iche na iche.

pọlitikal sistem bụ otu fraemok which defines acceptebule pọlitikal metods widin oty sosaeti. Histri nke pọlitikal tought nwe ike di traezd n'achi e azụ ga eali antiquiti, with seminal ọrụ dịka nke Plato Repọblik, Aristotle Pọlitiks, Confucius's pọlitikal manuskripts na Chanakya's Arthashastra.[8]

° Lèe ọzọ =[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]