Pensílvéníyạ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Flag of Pennsylvania.svg
Map of USA highlighting Pennsylvania.png

Àkù-ñkịtị nke Pennsylvania bụ nkeji obodo no nà ímé Olìlé ọwụwa na ámá Etítì Atlantic ímé Njikota Obodo nke Amerika. Nà ákùkù yá bụ Delaware na Maryland na nleda ya, West Virginia na nleda odida ya, Ohio na odida ya, New York na Ontario ímé Kanada na nlélé ya, na New Jersey owuwa ya. Ama ukwu nke kárírí ndi mádụ bụ Philadelphia, Pittsburgh, Allentown na Erie. Íshí oche ya bu Harrisburg.

[mèzi] Lee nke ozo

Ngwa nkem
Ámááhà

Nke ichè ichè
Há hụrụ ya olé
Mmèmé
otú uzọr
mmẹkotaariá
Ngwa Orü
Na asụsụ ndị ozó