Stapfochloa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Stapfochloa
Stapfochloa canterae
Scientific classification e
Kingdom: Plantae
Clade: Tracheophytes
Clade: Angiosperms
Clade: Monocots
Clade: Commelinids
Order: Poales
Family: Poaceae
Clade: PACMAD clade
Subfamily: Chloridoideae
Genus: Stapfochloa
H.Scholz

Stapfochloa bụ ụdị ahịhịa.[1] Ọ dịkwa na ngalaba ezinụlọ nke Chloridoideae, na agbụrụ Cynodonteae.

Ebe isi o sitere na Texas (USA) na Mexico, na mpaghara okpomọkụ nke mpaghara okirikiri South America (n'ime mba Argentina, Bahamas, Belize, Bolivia, Brazil, Colombia, Cuba, Dominican Republic, Guyana, Haiti, Jamaica, Leeward Islands, Netherlands Antilles, Nicaragua, Paraguay, Puerto Rico, Uruguay, Venezuela na Windward Islands) yana mpaghara okpomanya Africa (n'etiti Burkina, Cameroon, Chad, Ethiopia, Kenya, Mali, Mauritania, Nigeria, Sudan, Tanzania na Uganda).[1]

Aha ụdị nke Stapfochloa bụ na sọpụrụ Otto Stapf (1857 ruo 1933]]), onye na akụ osisi na na onye ma gbasara nchịkọta osisivamuru na Australia.[2] A kọwara ya na mbụ ma bipụta ya na Willdenowia ụda nke iri atọ na anọ na peeji nke otu narị na iri atọ na otu na afọ 2004.[1]

Ụdị ndị a nabatara[dezie | dezie ebe o si]

Dị ka Kew si kwuo;[1]{{linked species list|Stapfochloa berroi|(Arechav.) P.M.Peterson|Stapfochloa canterae|(Arechav.) P.M.Peterson|Stapfochloa ciliata|(Sw.) P.M.Peterson|Stapfochloa elata|(Desv.) P.M.Peterson|Stapfochloa grandiflora|(Roseng. & Izag.) Wipff & Shaw|Stapfochloa lamproparia|(Stapf) H.Scholz|Stapfochloa parodiana|(Roseng. & Izag.) Wipff & Shaw|Stapfochloa parvispicula|(Caro & E.A.Sánchez)

Ngalaba Ọrụ Ugbo nke United States na Ọrụ Nnyocha Ọrụ Ugbo na-amata ụdị ahụ, ha depụtara naanị ụdị ndị a; Stapfochloa berroi, Stapfochlochloa canterae, Stapfocloa ciliata, Stapfohloa elata na Stapfochaloa lamproparia.[3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 Stapfochloa H.Scholz | Plants of the World Online | Kew Science (en). Plants of the World Online. Retrieved on 18 December 2021.
  2. Burkhardt (2018). Verzeichnis eponymischer Pflanzennamen – Erweiterte Edition (pdf) (in German), Berlin: Botanic Garden and Botanical Museum, Freie Universität Berlin. DOI:10.3372/epolist2018. ISBN 978-3-946292-26-5. Retrieved on 1 January 2021. 
  3. Species of Stapfochloa H. Scholz. npgsweb.ars-grin.gov. Retrieved on 18 December 2021.