Ta’if

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa

Ta’if (الطائف aṭ-Ṭā’if) bu ama ukwu nor na ama Mecca ime obodo Saudi Arabia na élú úgwu di ka 1,879 m (6, 160 ft) di na ákụkụ ebe Ugwu Ukwu Sarawat (Al-Sarawat Mountains), dàrà. O nwèrè madu rúrú 521,273 (shi nke ogùgù madu 2004). Ogẹ anwu mgbe owulà ochíchí Saudi na puzí okpo fufu nke Riyadh, lá Ta'if. Ama ukwu'á bu etítí íkú úbi na ama níle ngạ ó nọr maka grape na mmanu añu o né wefụtá.

Ngwa nkem
Ámááhà

Nke ichè ichè
Há hụrụ ya olé
Mmèmé
otú uzọr
mmẹkotaariá
Ngwa Orü
Na asụsụ ndị ozó