Ulobibi nke Satyagraha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa

Ulo obibi nke Satyagraha,ihe ejiri maraya bu ulo Gandi, o bu ulo kno na Johannesburg, South Africa, nke Mahatma Gandhi, burukwa ebe obiri na aruolu na afor 1908 ruo 1909. Obu ulo ncheta ma burukwa ulo obia na Johannesburg.