Vincent van Gogh
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Kingdom of the Netherlands |
aha n'asụsụ obodo | Vincent van Gogh |
Aha ọmụmụ | Vincent Willem Van Gogh |
aha enyere | Vincent, Willem |
aha ezinụlọ ya | van Gogh |
ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Maachị 1853 |
Ebe ọmụmụ | Zundert |
Ụbọchị ọnwụ ya | 29 Julaị 1890 |
Ebe ọ nwụrụ | Auvers-sur-Oise |
Ụdị ọnwụ | suicide |
ihe kpatara ọnwụ | gunshot wound |
Ebe olili | Auvers-Sur-Oise Communal Cemetery |
Ńnà | Theodorus van Gogh |
Ńné | Anna Carbentus van Gogh |
nwanne | Wil van Gogh, Theo Van Gogh, Cor van Gogh, Elisabeth van Gogh, Anna Cornelia van Gogh |
Dị/nwunye | no value |
onye mmekọ na-alụghị alụ | Sien Hoornik, Margot Begemann |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Dutch, French language |
Asụsụ ọ na-ede | French language |
ọrụ ọ na-arụ | onye ese, drawer, printmaker |
ụdị ọrụ ya | art of painting |
onye were ọrụ | Goupil & Cie |
ebe agụmakwụkwọ | Royal Academy of Fine Arts |
nwa akwụkwọ | Antoon Hermans |
nwa akwukwo nke | Anton Mauve, Constantinus Cornelis Huysmans |
Ebe obibi | Monastery of Saint-Paul-de-Mausole, Cuesmes, Maison Van Gogh |
agbụrụ | Dutch |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ Ọbara ọbara |
Ọnọdụ ahụike | mental depression |
Onye nkwado | Theo Van Gogh |
so na | Documenta III |
Archive na | Van Gogh Museum |
Ije | post-impressionism, Expressionism |
Onye òtù nke | Société française de gravure |
onye nwe | The Potato Peeler, The Night Café in Arles |
ihe omume dị ịrịba ama | self-injury |
kọwara na URL | https://keeswouters.files.wordpress.com/2015/12/gek-van-van-gogh1.pdf |
gosiputara ya | DIA goes to court to protect ownership of Van Gogh painting; study says painting wasn't seized by Nazis |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | copyrights on works have expired |
omenkà faịlụ na | Philadelphia Museum of Art Library and Archives, Frick Art Research Library, College for Creative Studies Library |
critical catalogue | L'Œuvre de Vincent van Gogh: catalogue raisonné, The New Complete Van Gogh: Fully revised and enlarged edition of the Catalogue raisonné, The Complete Van Gogh: Paintings, Drawings, Sketches, The Complete Paintings of van Gogh, The graphic work of Vincent van Gogh |
Vincent Willem van Gogh (Önwa àtó 30, 1853 – Önwa asaa 29 1890) bu mgbe mbu onye Dọọch bu Ọ'shí-Nkwúnàányá onye ntènté nke orü ya di mkpà na ǹkà ichié 20 màkà otu àgwà nor na ǹkà ya na charírí nke kpátárá mádu na ányá. Ọ tàrà afúfú nchèkasị na íshí ya kófùrù na mgbe gáfèrè mgbe mbu na ndu ya, na ȯ nwürü na mgbe mádu amághị ya na afọr ó dị 37 shí mgbe ȯ gbàrà onwe yá égbè.
Na mádu à túfùgịrị yà ȯnu, ewù màkà yá tòrò na afọr byárá mgbe ȯ nwüchàrà. Na úbọchị nke ta, ndi mádu sị ọ bu onye ǹkà di mkpà na nke díkárí ọmá na ákíkó mbu na onye nyérírí ihe na nke ǹkà ógè nsò. Van Gogh è téghị ihe rüo mgbe ọ di na mgbèdè írí na abụọ ndu yá, na ǹkà nke ó kèrè kárírí fùtàrà na afọr abụọ gáwá nke ȯ gùchàrà. O kèrè orü ǹkà rúfwuó púkú abụọ, nke nwéré nke òtìté 900 na nsè 1,100. Mànà màkà ha mághị ya na ndu ya, orü nwèrè àgbà na ǹkà ọmúmú-òhúrü nke byárá mgbe ndu ya mèchàrà. Na úbọchi ta orü ya-dí kà nke ó sèrè onwé ya, na àlà, na íshí ndi mádu na ìfulūánwü-dì na ǹkà di ókȯ ȯnu na nke mádu màkàrì.
Van Gogh bìrì na mbu ó di dímkpà na orü di ne ré ǹkà na ȯ fụrụ íjè na ímé Den Haag, London na Paris, na mgeb ȯ fùchàrà ȯ rü ka ónyé nkúzí na England. Ihe ȯ chọrí bu na mgbe mbu bu onye ụkò Jésu na Í gbaasà okwu Jésu, shí 1879 ȯ rürü ka onye íjè okwu Jésu na ébé ha na bá àlà na Belgium. Mgbe ógè nké ȯ bu mgbe ó bịdọrọ Í sé mádu shí ébé ȯ nọr, na ímé afọr 1885 ó tèrè orü ya ukwu nke mbu The Potato Eaters. Éféré àgwà ya na ógè áhù jùrù na àgwà nke chárá kà ájá na o zígì àgwà nke chárírí ka nke ȯ gi kè. Na Önwa àtó nke afọr 1886, ȯ gàrà Paris na ngáhù ȯ hùrù nkwúnàányá nke ndi France. Na ógè gáfèrè ȯ gàrà nledà anyanwu France na ȯ hùrù ánwü chárá ike nà ányá. Àgwà ya charìrì na élú na orü ya, na o nwètèrè ágwà nke ya di iche nke mádu gi ma mgbe ȯ nọr na Arles na 1888.
Nkè íshí ya kófùrù nke bànyèrè na ímé ihe ȯ tèrè bu ihe nkwúlítá okwu shí mgbe ȯ nwụrụ. Na nke ndí mádu ne mè ka ȯrià ya di kà mmá, ndi nsikwụ tìrì yá ka onye ǹkà di íwé màkà órià gàrà na uzọr orü ya. Nke onye nsikwụ ǹkà Robert Hughes si bu na orü Van Gogh nke mgbèdè zịrị onye ǹkà nor na élú orü ya, di ya na áká na "onye nke ọnụ nke mmili ótụ na úrè na dọ ya bu ihe ọ chọrọ".