Yacine El Amri

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Yacine El Amri
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịFrance Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Julaị 2004 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Yacine El Amri (amụrụ ya na abali iri abuo na abuo n’onwa Julaị nke afo 2004) bụ onye na-agba bọọlụ nke na-agba ọsọ dịka onye na-eme egwuregwu maka Ligue 2 club Valenciennes . A mụrụ ya na mba France, ọ bụ onye ntorobịa mba ụwa maka Obodo Morocco.

Ọrụ ọkachamara[dezie | dezie ebe o si]

E Amri bụ onye ntorobịa nke CT, wee kwaga n'akụkụ ndị ntorobịa nke Valenciennes na ubochi iri abuo na asaa n’onwa Eprel nke afo 2019. [1] Na 30 Mee 2020, ọ bịanyere aka na nkwekọrịta ọkachamara mbụ ya na Valenciennes ruo June nke afo 2023.[2] O mere nke mbụ ya na Ligue 2 nke mbụ ya dịka onye nọchiri anya na mmeri 1-0 na Le Havre na 6 Ọgọstụ 2022.[3]

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ El Amri na mba France n'aka nna Moroccan na nne French. A kpọrọ ya na Morocco U17s maka egwuregwu enyi na enyi n'ọnwa Ọktoba nke afo 2020.[4] A kpọrọ ya na Morocco U20s na Nọvemba 2021 maka ogige ọzụzụ. [5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Football : Yacine El Amri signe en Formation Pro (fr). Autant en emporte la Marne (April 29, 2019). Retrieved on October 12, 2022.
  2. VAFC: Yacine El Amri, 17 ans et déjà pro. La Voix du Nord (May 30, 2022).
  3. Feuille de match. Ligue2.
  4. Bouarab. Le Onze national s’essaie en amical au vice-champion d’Afrique (fr). Libération. Retrieved on October 12, 2022.
  5. STAGE DE PRÉPARATION POUR LES ÉQUIPES NATIONALES U17 ET U20. LES LISTES AVEC DES PROS D'EUROPE ET DU CANADA. HIBAPRESS (November 9, 2021).