Yemi Tella

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Yemi Tella (ihe dị ka n'afọ 1951 n'abalị iri abụọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 2007) bụ onye nkuzi nke otu egwuregwu bọọlụ Naijiria nke meriri 2007 FIFA U-17 World Cup .[1] E nyere ya aha onye nkuzi Afrịka nke afọ 2007.[2]

Tella, onye bụbu onye nkuzi na National Institute for Sports na Lagos, chọpụtara na ọ na-arịa ọrịa kansa akpa ume mgbe ọ duuru ndị otu ya gaa asọm mpi mba asatọ tupu asọm mpi World Cup na South Korea na Juun 2007.

Otu ọnwa tupu ọnwụ ya, onye isi ala Naijiria Umaru Yar'Adua nyere ya ihe nrite nke Member of the Order of the Federal Republic - ihe dị mkpa - maka ihe ọ rụzuru.

Tella nọrọ izu abụọ ikpeazụ nke ndụ ya na Legos Steeti Teaching Hospital. Ọ nwụrụ na 20 Ọktoba 2007, mgbe ọ dị afọ 56.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Adieu, Yemi Tella", Nigerian Newsday, 12 November 2007. Retrieved on 29 August 2011.
  2. "Kanoute, Africa's Best", Daily Guide, 4 February 2008. Retrieved on 1 September 2011.