Zero

Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.

Jump to: navigation, search

Zero (0) bu otu onu agugu. Zero biatara na onu Ndị Igbo mgbe ndi bekee nwetera ya, kuziera anyi na ihe obu. Otu anyi na-amata zero bu mgbe ihe a-dị.