Manu Crooks

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Emmanuel Adu, onye a maara nke ọma site na aha egwu ya bụ Manu Crooks, bụ onye na-eti egwu rap Onye Ghana na Australia nke bi na Sydney . [1][2] [3]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Emmanuel Adu tolitere na Ghana wee kwaga Australia mgbe ọ dị afọ iri na abụọ ebe na iriba na ahụ na-erizi mmụta sayensị nnyocha nke ọbọdọ ọ gara Parramatta High School . [4][5] Ọ chọtara ịhụnanya ya maka egwu mgbe ọ dị obere ma malite imepụta ihe mgbe ọ dị afọ iri na ụma.[6] Manu emeela ọtụtụ ihe omume na ememme gụnyere: Rolling Loud Festival, Splendour in the Grass, Falls Festival na Spilt Milk . [7][8]

Nkọwapụta[dezie | dezie ebe o si]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Manu Crooks Worldwide. The Source.
  2. Manu Crooks Assumptions. highsnobiety.com.
  3. Get To Know Manu Crooks.
  4. Corrigan. Manu Crooks Ridin. Pigeons & Planes. Retrieved on 13 July 2017.
  5. Issy. The Making Of Manu Crooks. Vice.com. Vice. Retrieved on 28 March 2017.
  6. Manu Crooks Music Shouldn't Be a certain way. Redbull. Retrieved on 27 April 2017.
  7. Falls Festival Line Up. Archived from the original on 2019-04-03. Retrieved on 2024-05-16.
  8. Splendour Line Up.