Jump to content

Wendy Okolo: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
Created by translating the page "Wendy Okolo"
Created by translating the page "Wendy Okolo"
Ahiri 6: Ahiri 6:

== Ọrụ ==
== Ọrụ ==
Okolo bidoro ịmụ ọrụ ya dị ka onye injinia mgbe ọka na-agụ mahadum na [[:en:Lockheed_Martin|Lockheed Martin]], ’ọ na-arụ na [[:en:National_Aeronautics_and_Space_Administration| NASA]]'s [[:en:Orion_(spacecraft)|Orion spacecraft]]. <ref name="nasa">{{Cite web|url=https://ti.arc.nasa.gov/profile/wokolo/|title=Wendy A. Okolo}}</ref> N'ihe ndị ọcha kpọrọ summer, ọrụrụ na ngalaba 'Requirements Management Office in Systems Engineering nakwa the Hatch Mechanisms team' n'ime [[:en:Mechanical_Engineering|Mechanical Engineering]]. Ka o gụchara digiri nke mbụ , Okolo mechara rụọ ọrụ na ngalaba akpọrọ 'Control Design & Analysis Branch' nke [[:en:Air_Force_Research_Laboratory|Air Force Research Laboratory]] (AFRL),dị na [[:en:Wright-Patterson_Air_Force_Base|Wright-Patterson Air Force Base]] . <ref>{{Cite web|url=https://www.thebridgenewsng.com/2019/02/17/dr-wendy-okolo-the-most-promising-engineer-in-government/|title=Dr. Wendy Okolo: The Most Promising Engineer In Government - The Bridge News}}</ref>

Okolo bụ osote onyeisi na ngalaba Intelligent Systems nke ndi [[:en:NASA|NASA]] Ames. <ref name="thecable">{{Cite web|url=https://www.thecable.ng/nigerias-wendy-okolo-first-black-woman-to-obtain-a-ph-d-in-aerospace-engr-bags-fresh-award|title=Meet Wendy, Nigeria's NASA whizz who is the 'most promising engineer in US government'|date=19 February 2019}}</ref> Ọ bụkwa research engineer na-achọpụta nkanaụzụ ahụike akpọrọ 'Discovery Systems Health Technology' (DaSH) <ref>{{Cite web|url=https://www.afrohustler.com/wendy-okolo-phd-aerospace-engineering/|title=Nigerian Wendy Okolo becomes First African Lady to Grasp a Phd in Aerospace Engineering|date=3 March 2019}}</ref>

== Ka osi bi ndụ ya ==
Okolo kwuru na ụmụnne ya nwanyị kuziri ya [[Amamihe|sayensị]] site na ihe ndị ha na-eme kwa ụbọchị. O kowara ha dika ndi oji anya isi. <ref name="thecable">{{Cite web|url=https://www.thecable.ng/nigerias-wendy-okolo-first-black-woman-to-obtain-a-ph-d-in-aerospace-engr-bags-fresh-award|title=Meet Wendy, Nigeria's NASA whizz who is the 'most promising engineer in US government'}}</ref> <ref>{{Cite web|url=https://howafrica.com/wendy-okolo-is-the-nigerian-genius-and-first-black-woman-to-earn-phd-in-aerospace-engineering-at-nasa/|title=Wendy Okolo is the Nigerian Genius and First Black Woman to Earn PhD in Aerospace Engineering at NASA}}</ref>

== Onyinye ==

* Amelia Earhart Fellowship n'afọ 2012 <ref>{{Cite web|url=https://www.uta.edu/engineering/news-events/news-archives/2012/wendy-okolo.php|title=MAE Ph.D. Student Awarded an Amelia Earhart Fellowship - UT Arlington College of Engineering}}</ref>
* National Defence Science and Engineering Graduate (NDSEG) Fellowship n;afọ 2012 <ref name="uta.edu">{{Cite web|url=https://www.uta.edu/engineering/news-events/news-archives/2012/wendy-ndseg.php|title=MAE Ph.D. Student Awarded a NDSEG Fellowship {{!}} UT Arlington College of Engineering}}</ref>
* AIAA John Leland Atwood Graduate Award n'afọ 2013 <ref>{{Cite web|url=https://www.uta.edu/engineering/news-events/news-archives/2013/06-okolo-aiaa-award.php|title=Okolo Earns AIAA's Leland Award {{!}} UT Arlington College of Engineering}}</ref>
* BEYA Global Competitiveness Conference Award n'afọ 2019 - The Most Promising Engineer in the United States Government. <ref name=":0">{{Cite web|url=https://www.blackengineer.com/news/wendy-okolo-most-promising-engineer-in-government/|title=Dr. Wendy Okolo: The Most Promising Engineer in Government}}</ref>
* Women in Aerospace Award n'afọ 2019 - Initiative, Inspiration, & Impact
* NASA Ames Early Career Research Award n'Afọ 2019
* University of Texas at Arlington Distinguished Recent Graduate Award n'Afọ 2019

== Lee kwa ==

* Aerospace engineers
[[Òtù:Mmadụ ndi di ndụ]]
[[Òtù:Mmadụ ndi di ndụ]]

Orübà nà ógè 19:34, 2 Mee 2020

Wendy A. Okolo bụ injinia na-ahụ maka ihe banyere ụgbọelu nakwa urukpuru eluigwe ụgbọelu na-efe na ya site na iji igwe Kọmputa na-ahụ maka amamihe nke ụgbọelu n'ụlọ ọrụ NASA Ames Research Center. [1] Ọ bụ nwanyị nwanyị ojii izizi nwetara nzere digiri Ph.D. maka injinia na-ahụ maka ụgbọelu nakwa urukpuru eluigwe ụgbọelu na-aga na ya na University of Texas at Arlington. [2] Ọ bụkwa onye isi na-ahụ maka ọrụ pụrụ iche tumadi ndi gbasara ụmụ nwaanyị. [3]

Agụmakwụkwọ

Okolo gụrụ sekọndrị ya na kọleji na Queen's College, ụlọ akwụkwọ gbasara naanị ụmụ nwaanyị nke di na Lagos, Nigeria. O wee digiri nke bachelor na aerospace engineering na Mahadum nke of Texas di na Arlington (UTA) n'afọ 2010. Okolo mechara bụrụ nwanyị isi ojii nke mbụ nwetara Ph.D. na injinịa nke urukpuru igwe na UTA n;afọ 2015 ka ọ gbara afọ iri abụọ na isii. [2] Agụmakwukọ Ph.D. ya bụ Atilla Dogan nyochara ma hụ maka ya. [4] Mgbe Okolo ka na-m digiri nke mbụ n'afọ nke mbụ ọ nọrọ dika onye isi ndị otu Society of Women Engineers na mahadum ahụ. [5]

Ọrụ

Okolo bidoro ịmụ ọrụ ya dị ka onye injinia mgbe ọka na-agụ mahadum na Lockheed Martin, ’ọ na-arụ na NASA's Orion spacecraft. [3] N'ihe ndị ọcha kpọrọ summer, ọrụrụ na ngalaba 'Requirements Management Office in Systems Engineering nakwa the Hatch Mechanisms team' n'ime Mechanical Engineering. Ka o gụchara digiri nke mbụ , Okolo mechara rụọ ọrụ na ngalaba akpọrọ 'Control Design & Analysis Branch' nke Air Force Research Laboratory (AFRL),dị na Wright-Patterson Air Force Base . [6]

Okolo bụ osote onyeisi na ngalaba Intelligent Systems nke ndi NASA Ames. [7] Ọ bụkwa research engineer na-achọpụta nkanaụzụ ahụike akpọrọ 'Discovery Systems Health Technology' (DaSH) [8]

Ka osi bi ndụ ya

Okolo kwuru na ụmụnne ya nwanyị kuziri ya sayensị site na ihe ndị ha na-eme kwa ụbọchị. O kowara ha dika ndi oji anya isi. [7] [9]

Onyinye

• Amelia Earhart Fellowship n'afọ 2012 [10]
• National Defence Science and Engineering Graduate (NDSEG) Fellowship n;afọ 2012 [4]
• AIAA John Leland Atwood Graduate Award n'afọ 2013 [11]
• BEYA Global Competitiveness Conference Award n'afọ 2019 - The Most Promising Engineer in the United States Government. [1]
• Women in Aerospace Award n'afọ 2019 - Initiative, Inspiration, & Impact
• NASA Ames Early Career Research Award n'Afọ 2019
• University of Texas at Arlington Distinguished Recent Graduate Award n'Afọ 2019

Lee kwa

1. 1.0 1.1 Dr. Wendy Okolo: The Most Promising Engineer in Government. Retrieved on 2019-04-29. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
2. 2.0 2.1 "African woman reaching lofty heights as aerospace engineer", Philadelphia Tribune, 15 March 2019. Retrieved on 5 October 2019. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "UT" defined multiple times with different content
3. 3.0 3.1 Wendy A. Okolo.
4. 4.0 4.1 MAE Ph.D. Student Awarded a NDSEG Fellowship | UT Arlington College of Engineering (en). Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "uta.edu" defined multiple times with different content
5. Close Bonds - Unbranded Stories - UT Arlington.
6. Dr. Wendy Okolo: The Most Promising Engineer In Government - The Bridge News.
7. 7.0 7.1 Meet Wendy, Nigeria's NASA whizz who is the 'most promising engineer in US government' (19 February 2019). Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "thecable" defined multiple times with different content
8. Nigerian Wendy Okolo becomes First African Lady to Grasp a Phd in Aerospace Engineering (3 March 2019).
9. Wendy Okolo is the Nigerian Genius and First Black Woman to Earn PhD in Aerospace Engineering at NASA.
10. MAE Ph.D. Student Awarded an Amelia Earhart Fellowship - UT Arlington College of Engineering.
11. Okolo Earns AIAA's Leland Award | UT Arlington College of Engineering.