Jump to content

9ice: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
Created by translating the page "9ice"
O nweghị ihe dị iche.

Orübà nà ógè 20:14, 26 Novemba 2020

9ice, onye amuru Alexander Abolore Adegbola Akande (amuru ya na abali iri- n’asaa n’onwa mbu n’afọ 1980) bu onye egwu ndi Naijiria .

Ndụ mbido

A mụrụ ya n'ulọ di nwunye ise na ụmụ itoolu, na Ogbomosho, Oyo Steeti na ọdịda anyanwụ naijiria . O tolitere na mpaghara ọwụwa anyanwụ nke Legọs . 9ice chọkwara ibu onye na akụ egwu.[1] 9ice bidoro ị bụ abụ mgbe ọ dị afọ iri na anọ[2] Ndị mụrụ ya chọpụtara akaraka ya nke ịbụ abụ, wee kpebie ịhapụ ya ka ọ bụrụ onye egwu. [3] [4]

Ọrụ

N'afọ 1996, 9ice dekọtara ngosi nke mbụ ya nke akpọrọ Risi de Alagbaja, mana ọ bụ n’afọ 2000 ka o wepụtara abụ izizi mbụ ya bụ Little Money . [5] [6]

N'afọ 2008, o wepụtara otu Gongo Aso . Site na egwu na-ewu ewu, a gwara 9ice ka ọ rụọ na Nelson Mandela 90th Birthday Tribute concert na London, United Kingdom na June 2008. [7] Ọ gara n’ihu nweta Mmeri Hip Hop Kachasị Mma nke Afọ ahu na MTV Afrịka Music Awards . [8] [9]

Gongo Aso nwetara ya onyinye anọ ọzọ na mbipụta 2009 nke Hip Hop World Awards nke emere na International Conference Center, Abuja: Album nke afọ, omeñka nke afọ, Abụ nke Afọ na onye Kachasị mma na Rap ya Pop Album. [10]

N'afọ 2020, 9ice weputara album ozo nke akpọrọ " Tip of The Iceberg: Episode 1 " [11] iji bulie ọba ndi mbu eweputara.

Ihe nkiri.

  • Certificate(2007)
  • Gongo Aso (2008)
  • Tradition (2009)
  • Certificate and Tradition reloaded(2010)
  • Bashorun Gaa / Versus (2011)
  • CNN / GRA (2014)
  • Id Cabasa (2016)
  • G.O.A.T (2018)
  • Seku Seye [12] (2020)
  • Tip of the Iceberg: Episode 1(2020) [11]
  • MOBO Best African Act 2008 [13]

Ebe m si nwete