Jump to content

Chioma Omeruah: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
Akwugo (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Tags: Reverted ḿmezi m̀pàn'aka Ndezi web nke mbugharị
Ahiri 32: Ahiri 32:
[[Òtù:Ndị Igbo]]
[[Òtù:Ndị Igbo]]
[[Òtù:Mmadụ ndi di ndụ]]
[[Òtù:Mmadụ ndi di ndụ]]

Chioma Dịka onyinye nke Ezi akụkụ nke anyị na-etinye na saịtị a :https://wapexclusive.com

Orübà nà ógè 09:57, 5 Mee 2021

Chioma Omeruah

Chioma Omeruah, onye amara aha ya dị ka Chigul bụ nwaafọ Naịjirịa n'eme ihe nkiri ịkpa ọchị, bụrụ ọbụ abụ, na onye amaara site na ákpárámàgwà ịkpalí mmụọ ọchị ya na ụda asụsụ ya

Ndụ na ọrụ

Á mụrụ Omeruah na Lagos mana nne na nna yá bụ ndị Igbo . Ọ pụrụ n'ụlọ mgbe ọ ka bụ nwata. Ọ bụ nwa nke abụọ n'ime ụmụ anọ nke Air Commodore Samson Omeruah . [1]

Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndịrị abụọ nke ndị Air Force ,otu bụ na Jos ma nke ikpeazụ bụ na Ikeja, Lagos. [2] Mgbe ọ gụsịrị ụlọ akwụkwọ sekọndịrị, ọ banyere Mahadum Abia State (ABSU). Ọ gara ABSU ọnwa atọ. Na 1994, ọ hapụrụ ABSU gaa Delaware State University,ka ọ gụọ maka iwu gbasara mpụ [3] dị ka nna ya siri chọọ [1] . Mana ọ hapụrụ ya ka afọ abụọ gasịrị n'ihi na nke ahụ agagharia nke ọma [4] mana ọ nọ na Mahadum Delaware nweta mmụta asụsụ French. Omeruah bụ onye na-asu ọtụtụ asụsụ ,ọ́ n'asụ asụsụ ise nke oma. Ọ laghachitere Naijiria mgbe afọ iri na abụọ gasịrị na America. [5]

Na mbụ ọ bụ onye na-abụ abụ n'okpuru aha C-Flow mana ákpárámàgwà omee buturu nke a nke isi ya bụ Chigul. Chigul na-asụ olu Igbo siri ike. Á nụrụ olu Chigul nke mbụ na ndekọ egwu "Kilode" nke Omeruah zigara ndị enyi ya mana e zigharịrị ụda ahụ na Naịjirịa. [2] Chigul lụrụ di mana ha gbasara n'enweghị ụmụ ha mụtara.[6]

Omeruah nwere akparamagwa iri na abụọ mana a maara ya dịka "Chigul" ka ó mepụtara ihe ọhụụ. Ọtụtụ ụlọ ọrụ mgbasa ozi agbaala ya ajụjụ ọnụ ma too ya. O nyegoro okwu TEDx [4] ma pụta dịka omee n' ihe nkiri Nollywood, bụ Road to Yesterday. [7] Na 2015 ọ pụtara dịka ọbịa na otu "Karishika" nke Falz . [8]

Na Mee 2020, Omeruah pụtara na Vijual kolabọretiv eletrọnik katalọgụ, na mbipụta a na-akpọ TwentyEightyFour, ó gosipụtara n'otu a,gbakwunyere Dakore Akande, Oliver Nakakande na Coppé . [9] [10]

Ńghọ̀tá Ihe nkiri ọ nọ

  • Banana Island Ghost (2017)
  • Wedding party 2 (2017)
  • Banana Island Ghost (2017)
  • Road to Yesterday
  • (2015)

Hụ kwa

  • Ndepụta ndị Igbo
  • Ndepụta ndị ọchị ọchị Naịjirịa

Ńrụ̀tụ́áká

  1. 1.0 1.1 Watch Chigurl talk about chasing dreams, 31 December 2014, Uunista, Retrieved 21 September 2016
  2. 2.0 2.1 The Rise and Rise of Chigul, PremiumTimesNG, Retrieved 20 September 2016
  3. https://lifestyle.thecable.ng/married-virgin-divorced-chigul/
  4. 4.0 4.1 Comedy is not a joke, Chioma Chigul Omeruah, Woman.ng, Retrieved 20 September 2016
  5. https://guardian.ng/life/on-the-cover/the-other-side-of-chioma-omeruah-aka-chigul/
  6. Chigul, Mybiohub.com, Retrieved 20 September 2016
  7. Badmus, Kayode (10 September 2015). 10 things you should know about Genevieve Nnaji’s upcoming movie, Road to Yesterday. Nigerian Entertainment Today. Retrieved on 20 September 2016.
  8. Karishika, TooExclusive.com, Retrieved 20 September 2016
  9. "Les Nubians, Rika, Chigul, Dakore feature in TwentyEightyFour", Business Day (Nigeria), 6 May 2020. Retrieved on 15 May 2020.
  10. "Les Nubians, Rika Muranaka, Chigul, Busie Matsiko-Andan, Coppé appear in TwentyEightyFour", The Guardian, 3 May 2020. Retrieved on 15 May 2020.

Chioma Dịka onyinye nke Ezi akụkụ nke anyị na-etinye na saịtị a :https://wapexclusive.com