Jump to content

Harrysong: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
m Reverted edits by 197.210.226.211 (talk) to last revision by Uzumma
Tag: Rollback
Nsidee: Fan
Tags: Reverted ḿmezi m̀pàn'aka Ndezi web nke mbugharị
Ahiri 177: Ahiri 177:
{{Reflist|30em}}
{{Reflist|30em}}
[[Òtù:Mmadụ ndi di ndụ]]
[[Òtù:Mmadụ ndi di ndụ]]

13 :Chibuke .........

Dika omenaala anyi ndi igbo si ekwu ka eme anyi bu ndi amara, ahuru m Igbo n'anya, ahuru. ( https://wapexclusive.com ) m nwanyi anyi ama dika harrysong, mr Flavour anyi bu ndi igbo anyi di uku n'Africa

Orübà nà ógè 08:56, 1 Jụn 2021

Àtụ:Infobox musical artist Harrysong

Tare

Harrysong at AMVCA 2020 46.jpg

Nkọwa onwe

Aha Harrison Tare Okiri

Amaara ya dịka Mr. Songz

Amụrụ ya Warri, Delta Steeti, Naịjirịa

Nkenụụdị R&B, afuropọpụ, afrịkan hipụ họpụ, dancehall, haịlaịf

Aka ọrụ Otii egwu niile, odee egwu, mmepụta ngwa egwu

Ngwa egwu Olu, piyano, ịgba, kọnga, jita

Afọ ọ nọ ọrụ 2008—ugbua

Lebeelụ Current

Alterplate Music Company

Former

Five Star Music

QuestionMark Entertainment

Ndị egwu

D'banj

Iyanya

Olamide

Shizzi

Kcee

Oritse Femi

Timaya

Vector

Daddy Showkey

Website www.altarplate.ng

Harrison Tare Okiri, onye amaara aha ya dịka Harrysong, bụ onye Naịjirịa bụ onye na-eti egwu, onye na-ede egwu na onye na-emepụta ngwa egwu nke bụ onye ama ama maka abụ ụtụ ya nye Nelson Mandela nke meriri "Most Downloaded Callertune Award " na The Headies 2013 . [1] A mụrụ Harrysong na Warri, Delta Steeti, Naịjirịa nke nne na nna ya bụ ndịIjaw mana ọ kwagara Legọọsụ na 2007 mana ntolite nwata ya bụ na Port Harcourt . Tupu obanye na "QuestionMark Entertainment", Harrysong na-agụ egwu na klọb abalị ruo mgbe ọ zutere Kcee bụ onye mere ka ọ mata ndị egwu kachasị elu. N’afọ 2014, a họpụtara Harrysong na “Best Pop / R & B Onye egwu nke afọ” na nke Ntụrụndụ Naịjirịa nke afọ 2014 ka ewepụtara egwu ya na'elu chaatị “Beta Pikin”. [2]

Mmalite ndụ na Agụmakwụkwọ

A mụrụ Harrysong dịka naanị nwa, nne na nna ya bụ ndị Ijaw bi na Warri, Delta Steeti mụrụ. Mgbe nne ya nwụsịrị, mmekọrịta dị nro dị n'etiti ya na nwunye nna ya mere ya ka ọkwụsị akwụkwọ. Itinye aka na egwu toro mgbe ọ kwagara Port Harcourt. [3]

Ọrụ

Mgbe ọ dị afọ iri na otu, ọrụ egwu Harrysong malitere dị ka onye na-eti egwu kọnga n'ụlọ uka ahụ nne ya jere ozi dị ka onye ntụzi egwu tupu ọ gawa n'ihu ịmụ egwu ozioma ọgbara ọhụrụ. Na 2007, ọ kwagara Legọọsụ dịka onye na-agụ egwú nke otu gbalaga na-eme egwu na klọb abalị ruo mgbe ọ zutere Kcee nke dugara ya ịbanye akara "Five Star Music". [3] ọmụma ya malitere mgbe ọ wepụtara egwu "I'm in Love" na vidiyo egwu "Taiye & Kehinde" nọ na elu vidiyo egwu ndị Trace TV . Ọ gara n’ihu ịwepụta abọm izizi ya Testify site na "QuestionMark Entertainment" na 2012. [4] Mana, tupu coronavirus abanye Naịjirịa ọ wepụtara egwu ọhụrụ akpọrọ Bumbumbum nke ya na Davido jikọrọ ọnụ. [5]

Ihe nkiri

Abọm

  • Testify (2012)
  • Kingmaker (2017)

Egwu ndị ahọrọ

  • "I'm in Love"
  • "I Want You (Gyptian cover)"
  • "Obu Ego (Hustle)"
  • "Taiye & Kehinde"
  • "I'm in Love Remix"(featuring Olamide)
  • "When She Loves"
  • "Better Pikin"
  • "Kolombo"
  • "Ofeshe"
  • "Reggae Blues"(featuring Olamide, Iyanya, Kcee, Orezi)
  • "Baba for the girls"(featuring Kcee)
  • "Arabanko"
  • "Comsa"
  • "Under The Duvet"
  • "Happiness"
  • "Selense"
  • "Tekero"
  • "Report Card"
  • "Chacha" (Remix) (featuring Zlatan ibile)

Onyinye na nhọpụta

Afọ Emume Nrite Onye nnata Result Ref
2013 8th Nigeria Music Video Awards Best Pop Extra Video "I'm in Love (Remix)" Ahọpụtara [6]
The Headies 2015 Most Downloaded Callertune "Tribute to Mandela" Merie [7]
2014 2014 Nigeria Entertainment Awards Best Pop/R&B Artist of the Year Himself Ahọpụtara [8]
9th Nigeria Music Video Awards Best Contemporary Afro Video "Kolombo" Merie [9]
Best Pop Extra Video "My Story" Merie [10]
2015 The Sun Awards 2015 Creative Person of the Year Himself Merie
2016 2016 Ghana Music Awards African Artiste of the Year Himself Ahọpụtara [11]
2016 Nigeria Entertainment Awards Best Collabo "Reggae Blues" Ahọpụtara [12]
2017 The Headies Awards Best Pop Single "Reggae Blues" Won

Nsidee

13 :Chibuke .........

Dika omenaala anyi ndi igbo si ekwu ka eme anyi bu ndi amara, ahuru m Igbo n'anya, ahuru. ( https://wapexclusive.com ) m nwanyi anyi ama dika harrysong, mr Flavour anyi bu ndi igbo anyi di uku n'Africa